Psoriasis bụ ọrịa akpụkpọ anụahụ nke ejiri mara ya bụ itukasị mmadụ ihe n'ahụ, etuto ito n'anụ ahụ ya na ahụ mmadụ ịkpechasị ekpecha.
Select a language and narrator voice before playback.
Psoriasis bụ ọrịa akpụkpọ anụahụ nke ejiri mara ya bụ itukasị mmadụ ihe n'ahụ, etuto ito n'anụ ahụ ya na ahụ mmadụ ịkpechasị ekpecha.
Akụkọ gbasara nwaanyị ji mma ọkụ merụọ nwa ya nwaanyị ahụ n’Obosi n'Anambra steeti
Akụkọ maka Ugo Ugochukwu bụ nwaafọ Naịjirịa ma bụrụkwa onye Amerịka a ma ama n'egwuregwu ịkwọụgbọala Formula 3.
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Mọnde Septemba 14, 2026.
N'ime aha mmadụ niile ahụ, otu puku, otu narị na iri itoolu na ise (1,195) na-azọ ọkwa maka ịbanye n'Ụlọomeiwu Sịnetị ebe puku atọ, narị abụọ na iri na atọ (3,213) na-achọ ịbanye n'Ụlọomeiwu Nnọchiteanya.
N'ihe onyonyoo e wepụtara n'akara Facebook nke Mịnịstrị na-ahụ maka ụmụnwaanyị na nlekọta obodo n'Anambra Steeti, n'ụbọchị Satọde, 12 Septemba 2026, Onyeanyusi kwuru na ọ tụrụ ya n'anya ma wute ya nke ukwuu maka ihe mere, ma kwuo na ya amaghị ihe nwunye ya na-eme.
N'ime mmadụ iri na asatọ (18) na-azọ ọkwa onyeisiala, ọ bụ Atiku Abubakar nke otu African Democratic Congress (ADC) kachasị okenye dịka ọ dị afọ iri asaa na itoolu (79), ebe Bola Tinubu nke otu All Progressives Congress (APC) na-eso ya n'azụ dịka ọ dị afọ iri asaa na anọ (74).
Akụkọ maka ọnwụ ụmụ Naịjirịa abụọ e gburu na Saụt Afrịka.
Otụtụ ndị mmadụ akatọọla Ọkammụta Uju Anya maka ịkwa Charlie Kirk lara mụọ emo.
Septemba 11, 2026 mere ya afọ 25 ndị oyiọhaegwu wakporo Amerịka.
Nke a bụ n'ihi ndị akpụobi nọchiri okporoụzọ Gboko dị na Makọdị, isi obodo Benue steeti n'ụbọchị Tuzde 8 Septemba 2026 ma gbochie ahịrị ụgbọala Peter Obi ịgafe oge ọ na-aga njem nleta na steeti ahụ nakwa ihe gọọmenti steeti ahụ kwuru na ha amaghị na Peter Obi na-abịa.
Akụkọ maka onyeisi n'otu ngalaba ụlọọrụ ụlọakụ a tọọrọ na mahadum Futo dị n'Owerri Imo steeti.