Hope Uzodimma, Orji Uzor Kalu, Uche Ekwunife, Enyinnaya Abaribe na Asadu Patrick Oziokoja
N'ime aha mmadụ niile ahụ, otu puku, otu narị na iri itoolu na ise (1,195) na-azọ ọkwa maka ịbanye n'Ụlọomeiwu Sịnetị ebe puku atọ, narị abụọ na iri na atọ (3,213) na-achọ ịbanye n'Ụlọomeiwu Nnọchiteanya.