Foto abụọ na-egosi ọkwọụgbọala bụ Ugo Ugochukwu dịka o ji iko ntuuru ugo ma kpuru okpu dị oji na nke o jikwa ọkọlọtọ mba Amerịka wee kpuchie onwe ya.
Akụkọ maka Ugo Ugochukwu bụ nwaafọ Naịjirịa ma bụrụkwa onye Amerịka a ma ama n'egwuregwu ịkwọụgbọala Formula 3.