Nwada Kosisochukwu nwere ọrịa Psoriasis, n'ele kamera anya. Akpụkpọahụ ya gosiri ntukasi ihe, nke gosiri na o nwere ọria Psoriasis.
Psoriasis bụ ọrịa akpụkpọ anụahụ nke ejiri mara ya bụ itukasị mmadụ ihe n'ahụ, etuto ito n'anụ ahụ ya na ahụ mmadụ ịkpechasị ekpecha.